Ozi Alaeze Anyị
Ihe na-adị n’Ozi Alaeze Anyị bụ ihe Ndịàmà Jehova na-amụ n’ọmụmụ ihe ha ndị a na-akpọ: Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ, Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke, na Nzukọ Ije Ozi.
Biko, buru n’uche na ihe e dere n’Ozi Alaeze dị n’asụsụ ụfọdụ dị ebe a nwere ike ịdị iche na nke e bipụtaara ndị na-eji asụsụ ahụ amụ ihe n’obodo unu.