Gaa n'Isiokwu

JULAỊ 15, 2022
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 5

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 5

Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru gbasara ike ndị nsụgharị kpara na nso nso a nakwa mmeri ndị anyị nwere n’ụlọikpe. Anyị ga-anụkwa ihe ndị ga-eme ka okwukwe anyị sikwuo ike ka anyị na-ege ihe ụmụnna a gbara ajụjụ ọnụ kwuru gbasara ihe ndị nyeere ha aka ịtachi obi mgbe ndị ọchịchị na-akpagbu ha n’ebe bụbu Sọviet Yuniọn.