Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Olee ihe Baịbụl na-akụzi? Họrọ ajụjụ ọ bụla masịrị gị ebe a.
Ego Ọ̀ Bụ Mkpọrọgwụ nke Ihe Ọjọọ Niile?
Ndị mmadụ na-ekwukarị na ‘ego bụ mkpọrọgwụ nke ihe ọjọọ niile,’ ma nke a abụghị otú Baịbụl si kwuo ya.
Ego Ọ̀ Bụ Mkpọrọgwụ nke Ihe Ọjọọ Niile?
Ndị mmadụ na-ekwukarị na ‘ego bụ mkpọrọgwụ nke ihe ọjọọ niile,’ ma nke a abụghị otú Baịbụl si kwuo ya.
Chineke
Baịbụl
Jizọs
Ebe Ndị Mmụọ Bi
Ndụ na Ọnwụ
Ahụhụ
Ihe Mmadụ Kweere na Otú E Si Efe Chineke
Oge Ezumike na Ememme Dị Iche Iche
Otú E Si Ebi Ndụ na Akparamàgwà
Otú Gị na Ndịàmà Jehova Ga-esi Amụ Baịbụl
Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?
Baịbụl na-enyere ọtụtụ ndị aka ịmata azịza ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Ị̀ ga-achọ ka Baịbụl nyere gị aka?
Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?
A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya.
Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl
A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova.