Alaeze Chineke
Gịnị Bụ Alaeze Chineke?
Chọpụta otú Alaeze Chineke si ka ọchịchị ụmụ mmadụ mma.
Alaeze Chineke Ọ̀ Dị n’Obi Gị?
Gịnị ka Jizọs bu n’obi mgbe o kwuru na “Alaeze Chineke dị n’etiti unu”?
Gịnị Ka Alaeze Chineke Ga-eme?
Chọpụta ihe Alaeze Chineke ga-emere ụmụ mmadụ ma ọ chịwa ụwa.
Gịnị Ga-eme Ka Udo Dịrị n’Ụwa?
Chọpụta otú Chineke ga-esi eme ka Alaeze ya weta udo n’ụwa.
Gịnị Bụ “Mkpịsị Ugodi nke Alaeze”?
Gịnị ka e ji mkpịsị ugodi a emepe, olee ndị ọ ga-abara uru, oleekwa onye na-emepe ụzọ nke Alaeze ahụ?