Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara
Chọpụta otú e si kọwaa ụfọdụ amaokwu Baịbụl ndị mmadụ ma nke ọma. Chọpụtakwa ihe ndị gbara amaokwu Baịbụl ndị ahụ gburugburu mgbe ị na-agụ ha. Ntụaka etiti peeji na ihe e dere n’ala ala peeji ga-enyere gị aka ịghọtakwu ha nke ọma.
Ebe A Kọwara Jenesis 1:1—‘Na mbụ, Chineke Kere Eluigwe na Ụwa’
Olee eziokwu abụọ dị ezigbo mkpa amaokwu mbụ a dị na Baịbụl mere ka ha doo anya?
A Kọwara Jenesis 1:26—“Ka Anyị Kee Mmadụ n’Oyiyi Anyị”
Ònye ka Chineke na-agwa okwu?
Ebe A Kọwara Ọpụpụ 20:12—“Sọpụrụ Nne Gị na Nna Gị”
Chineke kwuru na ya ga-emere ndị rubere isi n’iwu a ihe. Nkwa a o kwere bụ ihe ọzọ mere anyị kwesịrị iji rube isi.
Ebe A Kọwara Joshụa 1:9—‘Nwee Obi Ike, Dịkwa Ike’
Olee otú ị ga-esi enwe obi ike, ma dị ike n’agbanyeghị nsogbu ọ bụla bịaara gị?
Ebe A Kọwara Abụ Ọma 23:4—“Asị na Ejem Ije na Ndagwurugwu Onyinyo Ọnwụ”
Olee otú Chineke si echebe ndị na-efe ya ọbụnadị mgbe o yiri ka nke ha na-eme ọ̀ gwụla?
Ebe A Kọwara Abụ Ọma 37:4—‘Ka Ihe Jehova Tọọkwa Gị Ụtọ’
Olee otù abụ ọma a si enyere anyị aka ịma ihe nakwa ịbụ ụdị ndị Chineke na-anabata?
Ebe A Kọwara Abụ Ọma 46:10—“Nọrọ Jụụ ma Mara na M Bụ Chineke”
Amaokwu a ọ̀ putara nnọọ ka ndị mmadụ nọrọ jii na chọọchị?
A Kọwara Ilu 3:5, 6—“Adaberekwala na Nghọta Gị”
Olee otú ị ga-esi gosi na ị tụkwasịrị Chineke obi karịa onwe gị?
Ilu 17:17—“Enyi Nwere Ịhụnanya Mgbe Niile”
Ilu kọwara nnọọ otú ezigbo enyi si eme.
Ebe A Kọwara Aịzaya 40:31—“Ndị Nwere Olileanya na Jehova Ga-enyere Ha Aka Ga-enwetaghachi Ike”
Olee ihe mere Akwụkwọ Nsọ ji jiri otú ugo si efe nke ọma tụnyere onye Chineke na-enye ike?
Ebe A Kọwara Aịzaya 41:10—“Atụla Egwu, n’Ihi na M Nọnyeere Gị”
Jehova kwuru ụzọ ihe atọ iji mesie ndị ya obi ike na ya ga na-akwado ha.
Ebe A Kọwara Jeremaya 29:11—‘M Maara Echiche Niile M Na-eche Banyere Unu’
È nwere ihe Chineke bu n’obi kee onye ọ bụla?
Ebe A kọwara Matiu 6:34—“Ụnụ Echegbula Onwe Ụnụ Banyere Echi”
Ihe Jizọs na-ekwu abụghị na anyị ekwesịtụdịghị ime atụmatụ maka echi.
Ebe A Kọwara Mak 1:15—“Alaeze Chineke Abịala Nso”
Ihe Jizọs na-ekwu ọ̀ bụ na Alaeze ahụ amalitela ịchị?
Ebe A Kọwara Jọn 1:1—“Okwu Ahụ Nọ ná Mmalite”
Akwụkwọ Nsọ kọọrọ anyị ọtụtụ ihe gbasara ndụ Jizọs Kraịst dịrị n’eluigwe tupu ya aghọọ mmadụ bịa n’ụwa.
Ebe A Kọwara Jọn 3:16—‘N’ihi na Chineke Hụrụ Ụwa n’Anya Otú A’
Olee otú Jehova Chineke si gosi na ọ hụrụ onye ọ bụla n’ime anyị n’anya nakwa na ọ chọrọ ka anyị dịrị ndụ ebighị ebi?
Ebe A Kọwara Jọn 15:13—“Ọ Dịghị Onye Ọ Bụla Nwere Ịhụnanya Karịrị nke A Ukwuu”
Olee otú ndị na-eso ụzọ Jizọs ga-esi hụ ndị ọzọ n’anya otú Jizọs hụrụ ha?
Ebe A Kọwara Jọn 16:33—“Emeriela M Ụwa”
Olee otú ihe Jizọs kwuru si mesie ndị na-eso ụzọ ya obi ike na ha ga-emeli ihe dị Chineke mma?
A Kọwara Ndị Rom 6:23—“Ụgwọ Ọrụ nke Mmehie Bụ Ọnwụ; ma Onyinye Amara nke Chineke Na-enye Bụ Ndụ Ebighị Ebi”
E nweghị mmadụ ọ bụla ga-emetali ihe ga-eme ka a zọpụta ya, ma Chineke nwere ike inye anyị onyinye bụ́ ndụ ebighị ebi. Olee otú o si enye anyị ya?
Ebe A Kọwara Ndị Rom 10:13—“Na-akpọku Aha Onyenwe Anyị”
Chineke na-enye mmadụ niile ohere ka a zọpụta ha nakwa ka ha dịrị ndụ ebighị ebi n’agbanyeghị ebe onye ahụ si, asụsụ ya, ma ọ bụ ọkwá ya.
Ebe A Kọwara Ndị Rom 15:13—“Ka Chineke Onye Na-enye Olileanya Ahụ, Mejupụta Ụnụ n’Ọṅụ na n’Udo”
Olee ihe jikọrọ udo na ọṅụ na inwe olileanya na mmụọ nso?
A Kọwara Ndị Galeshia 6:9—“Ka Ike Ghara Ịgwụ Anyị n’Ime Ihe Ọma”
Olee uru Ndị Kraịst na-akwụsịghị ime ihe ọma ga-erite?
Ebe A Kọwara Ndị Filipaị 4:6, 7—“Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ bụla”
Olee ụdị ekpere ndị nwere ike inyere ndị na-efe Chineke aka, meekwa ka obi ruo ha ala?
Ebe A kọwara Ndị Filipaị 4:13—‘Enwere M Ike Ime Ihe Niile Site n’Inyeaka Kraịst’
Gịnị ka Pọl onyezi bu n’obi mgbe o kwuru na onye ahụ nke na-eme ka ọ dị ike na-enye ya ike “n’ihe niile”?
A Kọwara Ndị Kọlọsi 3:23—“Jirinụ Obi Unu Niile na Ike Unu Niile Na-eme Ihe Ọ Bụla Unu Na-eme”
Olee otú otú Onye Kraịst si arụ ọrụ ya si gbasa adịm ná mma ya na Chineke?
Ebe A Kọwara 2 Timoti 1:7—“Chineke Enyeghị Anyị Mmụọ Nke Ụjọ”
Olee otú Chineke ga-esi enyere mmadụ aka ịkata obi mee ihe dị mma?
Ebe A kọwara Ndị Hibru 11:1—“Okwukwe Bụ Inwe Ntụkwasi Obi Na Ihe Anyị Na-ele Anya Ya Ga-Emezu”
Olee otú ezigbo okwukwe siruru n’ike, oleekwa otú ọ dịruru ná mkpa?
Ebe A Kọwara Mkpughe 21:1—“Eluigwe Ọhụrụ na Ụwa Ọhụrụ”
Gịnị ka Baịbụl kwuru ga-enyere anyị aka ịma ihe amaokwu a na-ekwu?
Ebe A Kọwara Mkpughe 21:4—“Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile dị ha n’anya”
Amaokwu a kwuru banyere ọmarịcha nkwa Chineke ga-emezu n’ọdịnihu.