Ịgụ Baịbụl na Ịmụ Ya
Ịgụ Baịbụl
Olee Uru Ịgụ Baịbụl Bara?
Ịgụ Baịbụl abarala ọtụtụ ndị uru. Olee uru ọ barala ha?
Ụzọ Ndị I Nwere Ike Isi Gụọ Baịbụl
Ma ị̀ chọrọ ihe ga-enyere gị aka ka i nwee ike ị na-agụ Baịbụl kwa ụbọchị, ma ọ bụ na ị chọrọ ịgụcha Baịbụl niile n’otu afọ, ma ọ bụkwanụ na ị bụ onye ka na-amalite ịgụ Baịbụl amalite, usoro ọgụgụ Baịbụl a ga-enyere gị aka.
Olee Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere M Aka?—Nke 1: Na-agụ Baịbụl Gị
Weregodị ya na ị hụrụ otu igbe oge ochie buru ezigbo ibu nke akụ̀ dị iche iche bara ezigbo uru juru n’ime ya, ọ̀ bụ na ị gaghị achọ ịma ihe dị ya n’ime? Baịbụl dị nnọọ ka igbe ahụ akụ̀ juru n’ime ya. Ihe ndị e dere na ya dị ka akụ̀.
Olee Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere M Aka?—Nke 2: Mee Ka Ịgụ Baịbụl Na-atọ Gị Ụtọ
Lee ihe ise ga-enyere gị aka ịna-aghọta ihe ị na-agụ na Baịbụl.
Ịmụ Baịbụl
Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?
Ò nwetụla mgbe i chere na ohere agaghị adịrị gị ịmụ Baịbụl, ma ọ bụkwanụ na ike Baịbụl adịghị gị?
Olee Ihe Mere I Kwesịrị Iji Chọọ Ịghọta Ihe Baịbụl Na-ekwu?
Ọtụtụ ndị na-ekwu okwu ọma banyere Baịbụl, ma, ha amaghị otú ọ ga-esi baara ha uru.
Olee Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịghọta Ihe Ị Na-agụ na Baịbụl?
I nwere ike ịmụta ihe ndị magburu onwe ha ọ na-akụziri anyị.