Ihe E Ji Akpọsa Vidio: Jehova Na-agbaghara Mmehie
Bipụta ihe a e ji akpọsa vidio ma kirie ya.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
BỤRỤ ENYI JEHOVA
Jehova Na-agbaghara Mmehie
Ọ bụrụ na anyị eme ihe ọjọọ, ànyị kwesịrị ịkwụsị ife Jehova? Lee vidio a ka ị hụ ihe Kelechi mụtara n’otu akụkọ dị na Baịbụl.
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.