Nke Abụọ: Na-erubere Jehova Isi
Ànyị nwere ike iji ihe ọ bụla masịrị anyị na-egwu egwu? Lee katuun a ka ị mata aziza ya, matakwa otú Kelechi si bụrụ enyi Jehova.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
VIDIO
Mụta Ihe n’Aka Ndị Enyi Jehova
Mụta ihe n’aka ndị dị iche iche Baịbụl kọrọ akụkọ ha, ndị bụ́ ndị enyi Jehova.
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.