‘Na-akpa Àgwà Otú Kwesịrị Ozi Ọma’
Ụtụtụ
-
9:40 Abụ Olu Ụtọ
-
9:50 Abụ nke 35 na Ekpere
-
10:00 Olee Otú Ozi Ọma Si Agbanwe Ndụ Gị?
-
10:15 Okwu Mmadụ Anọ Ga-ekwu: Otú Ozi Ọma Si Gbanwee Ndụ Ha
-
• Stivin
-
• Filip
-
• Akwịla na Prisila
-
• Taịtọs
-
-
11:05 Abụ nke 76 na Ịma Ọkwa
-
11:15 Nọgide “Na-efe Chineke”
-
11:35 Okwu Baptizim: Nọgide ‘Na-eme Ihe Ị Na-ezisa’
-
12:05 Abụ nke 37
Ehihie
-
1:20 Abụ Olu Ụtọ
-
1:30 Abụ nke 56 na Ekpere
-
1:35 Okwu Ihu Ọha: Gịnị Mere I Ji Kwere Ihe I Kweere?
-
2:05 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
-
2:35 Abụ nke 24 na Ịma Ọkwa
-
2:45 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: “Anyị Na-eme Ka A Mata na Anyị Bụ Ndị Ozi Chineke . . . ”
-
• Anyị Na-edi Ọnwụnwa
-
• Anyị Dị Obiọma
-
• Anyị Na-ekwu Eziokwu
-
-
3:30 Olee Otú Ozi Ọma Si Akụziri Gị Ihe?
-
4:00 Abụ nke 29 na Ekpere