Ebe M Ga-ede Ihe—Àgwà Ndị Ga-akpatara Gị Nsogbu
NKEBI NKE 5
Ebe M Ga-ede Ihe—Àgwà Ndị Ga-akpatara Gị Nsogbu
Dee ihe mere i ji chee na ịṅụ sịga, ịṅụ oké mmanya, ma ọ bụ ịṅụ ọgwụ ọjọọ nwere ike ịghọrọ gị ọnwụnwa.
․․․․․
Kọwaa otú i nwere ike isi kporie ndụ ma ọ bụ mee ka obi dị gị mma n’emeghị ihe ga-akpatara gị nsogbu.
․․․․․