Ebe M Ga-ede Ihe—Mmekọahụ, Omume Ọma, na Ịhụnanya
NKEBI NKE 4
Ebe M Ga-ede Ihe—Mmekọahụ, Omume Ọma, na Ịhụnanya
Dee iwu atọ i ji aka gị kpebie na ị ga na-edebe. Deekwa ihe mere i ji kwetasie ike na nke ọ bụla n’ime ha bara uru. *
1. ․․․․․
2. ․․․․․
3. ․․․․․
[Ihe ndị e dere n’ala ala peeji]
^ par. 3 Dị ka ihe atụ, “Agaghị m enwe mmekọahụ ruo mgbe m lụrụ di ma ọ bụ nwunye, ihe mere m ji kweta na ọ bụ ihe kacha mma m ga-eme bụ na . . . ” Gbalịa dee ihe i ji aka gị kpebie, ọ bụghị ihe onye ọzọ kpebiiri gị.