Ebe M Ga-ede Ihe—Ofufe Ị Na-efe Chineke
NKEBI NKE 7
Ebe M Ga-ede Ihe—Ofufe Ị Na-efe Chineke
N’okpuru ebe a, dee ihe mere obi ji sie gị ike na Chineke dị adị nakwa na ọ hụrụ anyị n’anya.
․․․․․
Dee ihe abụọ gbasara ofufe Chineke ị chọrọ ikpebi ime.
․․․․․