Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Ọ gwụlakwa ma e gosiri nsụgharị ọzọ, nsụgharị Bible e ji mee ihe maka Akwụkwọ Nsọ Grik bụ Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, nsụgharị e jikwa mee ihe maka Akwụkwọ Nsọ Hibru bụ Bible Nsọ nke Union Version. E mewo ka nsụpe okwu nke nsụgharị abụọ ahụ kwekọọ n’ụdị e ji eme ihe n’oge a. N’ebe e dere NW ka ọ na-eso nhota okwu, ọ na-egosi na nsụgharị ahụ sitere na New World Translation of the Holy Scriptures—With References nke dị n’asụsụ Bekee.
[Map dị na peeji 2, 3]
(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)
Izrel Oge Ochie
BRITAIN
SPEN (TASHISH?)
ỊTALI
GRIS
ESHIA MAỊNỌ
ALA NKWA
IJIPT
ETIOPIA
AREBIA
SHIBA
ASIRIA
BABILỌNIA
MIDIA
PESHIA
[Mmiri]
Oké Osimiri Atlantic
Oké Osimiri Mediterenian (Osimiri Ukwu)
Oké Osimiri Ojii
Oké Osimiri Uhie
Oké Osimiri Kaspian
Ọwara Oké Osimiri Peshia
Oké Osimiri Arebia
[Osimiri]
Osimiri Naịl
Osimiri Yufretis
Osimiri Taịgris
[Foto dị na peeji nke 1, 36]
[Ebe E Si Nweta Foto Ndị dị na peeji nke 3]
Ebe Ndị E Si Nweta Foto: Foto nile ma e wezụga n’ala ala peeji nke 6, 24, na nke 25: Pictorial Archives (Near Eastern History) Est.; map ndị dị na peeji nke 9, 17 (ma e wezụga nke e sakwasịrị n’elu), nke 18, 19, na nke 29: Dabeere na map ndị sitere n’aka Pictorial Archives (Near Eastern History) Est. na Survey of Israel