Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2021-2022 nke Onye Nlekọta Sekit
‘Nwee Okwukwe’
Usoro ihe omume maka nnọkọ ụtụtụ na nke ehihie nke mgbakọ sekit nke onye nlekọta sekit.
Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
A ga-aza ajụjụ ndị a ka mgbakọ a na-aga n’ihu.