Ihe Omume Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2022—Na-achọ Udo
Fraịdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Fraịdee bụ n’Abụ Ọma 29:11—“Jehova ga-agọzi ndị ya, mee ka ha nọrọ n’udo.”
Satọdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Satọdee bụ na 2 Pita 3:14—“Ka Chineke hụ . . . na unu dị ọcha, na unu anaghị akpa àgwà ọjọọ ọ bụla nakwa na unu na ya dị ná mma.”
Sọnde
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Sọnde bụ ná Ndị Rom 15:13—“Ka Chineke onye na-eme ka anyị nwee olileanya mee ka unu nwee ọṅụ na udo zuru ezu.”
Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma.