Mmadụ Ime Ihe Ọ Na-ekwesịghị Ime
I nwekwara ike ịgụ Ilu 21:24
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
2 Sam. 6:6, 7—Mpako mere ka Ọza jide Igbe Jehova dị nsọ aka, bụ́ ihe ọ na-ekwesịghị ime. E gburu ya n’ihi na ọ dara iwu Chineke
2 Ihe 26:16-21—A tara Eze Ọzaya ahụhụ maka na mpako mere ka o mee ihe ọ na-ekwesịghị ime