Ntụrụndụ
Ọ̀ dị njọ ma Ndị Kraịst jiri oge ụfọdụ tụrụ ndụ, meekwa onwe ha obi ụtọ?
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
Mak 6:31, 32—N’agbanyeghị na ọrụ juru Jizọs aka, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha chọta ebe ha ga-aga zuo ike
-
Olee ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru ndị ga-enyere anyị aka ka ịtụrụ ndụ ghara ime ka anyị ghara inwe efe maka ofufe Chineke?
Mat. 6:21, 33; Efe. 5:15-17; Fil. 1:9, 10; 1 Tim. 4:8
I nwekwara ike ịgụ Ilu 21:17; Ekli. 7:4
Gịnị mere na anyị ekwesịghị iji ihe ndị na-akwado omume rụrụ arụ na-atụrụ ndụ?
Gịnị mere na anyị ekwesịghị iji ihe nwere ike imerụ mmadụ ahụ́ ma ọ bụ ihe a na-ama aka na ya atụrụ ndụ?
Gịnị mere na anyị ekwesịghị iji ihe na-akwado tigbuo zọgbuo na-atụrụ ndụ?
Gịnị ga-enyere Ndị Kraịst aka ịma ihe ndị ha na-ekwesịghị iji na-eme ihe ọchị?
Gịnị mere anyị ji kwesị iche banyere akọnuche ndị ọzọ mgbe anyị na-ekpebi ihe anyị ga-eji atụrụ ndụ?