Udo
Olee ihe na-egosi na Jehova ji udo kpọrọ ihe?
Gịnị ka anyị ga-eme ka anyị nwee udo, anyị na ndị ọzọ ana-adịkwa n’udo?
Ọma 119:165; Aịza. 48:17, 18; Rom 12:17-21; Fil. 4:6-9
I nwekwara ike ịgụ Jọn 16:33; Efe. 6:14, 15; Kọl. 3:15
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Jen. 32:9-21; 33:1-4—Jekọb gbasiri mbọ ike ime ka ya na Ịsọ nwanne ya dịrị n’udo
Mat. 5:23-26—Jizọs kwuru ihe mere o ji dị mkpa ka anyị na-eme udo nakwa uru ọ ga-abara anyị