Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
E dere akwụkwọ ka o nyere gị aka ịmata otú i nwere ike isi bụrụ enyi Chineke.
IHE ỌMỤMỤ NKE 1
Chineke Na-Akpọ Gị Òkù Ịghọ Enyi Ya
Ndị sitere n’akụkụ nile nke ụwa aghọwo ndị enyi Chineke. Gị onwe gị kwa pụrụ ịbụ enyi Chineke.
IHE ỌMỤMỤ NKE 2
Chineke Bụ Enyi Kasị Mma Ị Pụrụ Inwe
Ọ ga-enyere gị aka inwe obi ụtọ ma nọrọ ná nchebe
IHE ỌMỤMỤ NKE 3
Ọ Dị Gị Mkpa Ịmụta Banyere Chineke
Ọ ga-nyere gị aka ịmata ihe ndị na-amasị ya na ihe ndị na-adịghị amasị ya.
IHE ỌMỤMU NKE 4
Otú Ị Pụrụ Isi Mụta Banyere Chineke
O meela ka anyị mara ihe o mere n’oge gara aga, ihe ọ na-eme ugbu a, na ihe ọ ga-eme n’ọdịnihu.
IHE ỌMỤMỤ NKE 5
Ndị Enyi Chineke Ga-Ebi Na Paradaịs
Paradaịs agaghị adị ka ụwa anyị bi n’ime ya ugbu a. Olee otú Paradaịs ga-adị?
IHE ỌMỤMỤ NKE 7
Ịdọ Aka Ná Ntị Site N’ihe Ndị Mere N’oge Gara Aga
Olee ihe akụkọ Noa na-akụziri anyị taa?
IHE ỌMỤMỤ NKE 8
Olee Ndị Bụ Ndị Iro Chineke?
I mata ndị bụ ndị iro Chineke ga-eme ka ị ghara ikwe ka ha rata gị inupụrụ Chineke isi.
IHE ỌMỤMỤ NKE 10
Ụzọ Isi Chọta Ezi Okpukpe Ahụ
E nwere otụtụ ihe ga-enyere gị ịmata ezi okpukpe ahụ.
IHE ỌMỤMỤ NKE 11
Jụ Okpukpe Ụgha!
Olee otú ị ga-esi amata okpukpe ụgha? Oleekwa ihe mere okpukpe ụgha ji dị oké njọ?
IHE ỌMỤMỤ NKE 13
Ime Anwansi na Ịta Amoosu Dị Njọ
Olee ihe mere Chineke ji kpọọ ime anwansi na ịta amoosu asị?
IHE ỌMỤMỤ NKE 15
Ndị Enyi Chineke Na-Eme Ihe Dị Mma
Olee ihe ndị anyị ga na-eme nke ga-enyere anyị aka ịbụ enyi Chineke?
IHE ỌMỤMỤ NKE 16
Gosi Ịhụnanya I Nwere N’ebe Chineke Nọ
Iji mee ka mmadụ nọgide na-abụ enyi gị, ọ dị gị mkpa iso ya na-ekwurịta okwu. Ị na-ege ya ntị, ọ na-egekwa gị ntị. Ị na-akọkwara ndị ọzọ ihe ọma banyere enyi gị. Otú ahụ ka ọ dịkwa n’ịbụ enyi Chineke.
IHE ỌMỤMỤ NKE 17
Iji Nọgide Na-Enwe Enyi, Ị Ghaghị Ịbụ Enyi
Ka ị na-amụtakwu banyere Jehova, otú ahụ ka ịhụnanya i nwere n’ebe ọ nọ ga na-ebuwanye ibu.
IHE ỌMỤMỤ NKE 18
Bụrụ enyi Chineke ruo mgbe ebighị ebi!
Ndụ ebighị ebi bụ onyinye dị oké ọnụ ahịa Chineke ga-enye ndị enyi ya nile.