Lọghachikwute Jehova
Jehova na-achọ atụrụ ya furu efu, ọ na-akpọkwa gị ka ị lọghachikwute ya.
Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi
Òtù Na-achị Isi ji akwụkwọ ozi a na-arịọ ndị ohu Chineke hapụrụ ọgbakọ ka ha lọghachi.
NKEBI NKE 1
‘M Ga-achọ Atụrụ M Furu Efu’
Jehova ò weere ya na atụrụ ya kpafuru akpafu efuola kpamkpam?
NKEBI NKE 2
Nchegbu —Nsogbu “Na-akpagide Anyị n’Ụzọ Niile”
Ọ bụrụ na iwe na-ewe gị n’ihi na ị naghịzi emeli ihe ndị ị na-emebu n’ozi Jehova, o nwere otu ihe e kwuru ebe a ga-enyere gị aka.
NKEBI NKE 3
Mgbe Iwe Na-ewe Anyị n’Ihi na Anyị ‘Nwere Ihe Mere Anyị Ga-eji Mee Mkpesa’
O nwere ihe atọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ma ọ bụrụ na nwanna gị mere gị ihe na-ewe gị iwe.
NKEBI NKE 5
Lọghachikwute ‘Onye Ọzụzụ Atụrụ na Onye Nlekọta nke Mkpụrụ Obi Gị’
M chọọ ịlọghachikwute Jehova, olee ihe mbụ m ga-eme? Ụmụnna hà ga-anabatakwa m?
Okwu Mmechi
Ò nwere mgbe ị na-akọrọ ndị ọzọ ihe ụfọdụ mere gị ezigbo obi ụtọ mgbe ị ka na-aga ọmụmụ ihe ndị Jehova?