Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2019 nke Onye Nlekọta Sekit
Jiri akwụkwọ usoro ihe omume a na-eso ihe a na-eme ná mgbakọ sekit nke Ndịàmà Jehova a ga-enwe n’ógbè unu. Isiokwu mgbakọ ahụ bụ “Ka Obi Sie Gị Ike.”
‘Ka Obi Sie Gị Ike.’
Olee ihe mere o nwere ike iji sie ike ịkata obi, oleekwa ihe ga-enyere anyị aka ịkata obi?
Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:
A ga-aza ajụjụ ndị a ka mgbakọ a na-aga n’ihu.