Nkebi nke 1 KPỌWA Nkebi nke 1 Nke Na-adị na Kọmputa Nke E Biri Ebi Ihe e kwuru na ya: Otú Baịbụl ga-esi nyere gị aka nakwa otú ị ga-esi matakwuo onye e dere uche ya na ya ISIOKWU NDỊ DỊ NA YA 01 Olee Otú Baịbụl Ga-esi Nyere Gị Aka? 02 Baịbụl Na-eme Ka Anyị Nwee Olileanya 03 Obi Ò Kwesịrị Isi Gị Ike na Baịbụl Na-ekwu Eziokwu? 04 Ònye Bụ Chineke? 05 Baịbụl Bụ Okwu Chineke Gwara Anyị 06 Olee Otú Ihe Ndị Dị Ndụ Si Malite Ịdị? 07 Olee Ụdị Onye Jehova Bụ? 08 Ị Ga-abụli Enyi Jehova 09 Ekpere Ga-enyere Gị Aka Ịbịaru Chineke Nso 10 Olee Uru Ọmụmụ Ihe Ndịàmà Jehova Ga-abara Gị? 11 Ihe Ị Ga-eme Ka Baịbụl Baara Gị Ezigbo Uru 12 Gịnị Ga-enyere Gị Aka Ka Ị Ghara Ịkwụsị Ịmụ Baịbụl? Laghachi Gaa n'Ọzọ Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Anyị na gị mụwa Baịbụl, i nwere ike iji nsụgharị Baịbụl ọ bụla na-amasị gị. I nwere ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro na-amụ ya. Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Nkebi nke 1 NA-ENWE OBI ỤTỌ RUO MGBE EBIGHỊ EBI—IHE GA-ENYERE GỊ AKA ỊMỤ BAỊBỤL Nkebi nke 1 Igbo Nkebi nke 1 https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1102021310/univ/art/1102021310_univ_sqr_xl.jpg lff