Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2019-2020—Nke A Ga-ezite Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ

Lee ebe e depụtasịrị okwu ndị a ga-ekwu ná mgbakọ sekit a, ma nke onye na-anọchite anya alaka ụlọ ọrụ ga-ekwu. Isiokwu mgbakọ sekit a bụ ‘Jiri Obi Gị Dum Hụ Jehova n’Anya.’

Jiri Obi Gị Dum Hụ Jehova n’Anya

Ihe omume mgbakọ a ga-enyere anyị aka anyị emee ka ịhụnanya anyị nwere maka Jehova sikwuo ike. Ọ ga-emekwa ka anyị jiri obi anyị hụ ndị ọzọ n’anya.

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A 

A ga-aza ajụjụ ndị a ka mgbakọ a na-aga n’ihu.