Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu 2020
Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu “Na-aṅụrịnụ Ọṅụ Mgbe Niile” nke Ndịàmà Jehova 2020.
Fraịdee
Isiokwu ihe omume ụbọchị Fraịdee si ná Ndị Filipaị 4:4. Ọ sịrị: “Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị. Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!”
Satọdee
Isiokwu ihe omume ụbọchị Satọdee si n’Abụ Ọma 105:3. Ọ sịrị: “Jirinụ aha nsọ ya na-anya isi. Ka obi ndị na-achọ Jehova ṅụrịa ọṅụ.”
Sọnde
Isiokwu ihe omume ụbọchị Sọnde si n’Abụ Ọma 37:4. Ọ sịrị: “Ka ihe Jehova na-atọkwa gị ụtọ nke ukwuu, ọ ga-enyekwa gị ihe niile obi gị na-arịọ.”
Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
Ihe bara uru ndị bịara mgbakọ kwesịrị ịma.