Akwụkwọ Ndị Dị na Baịbụl
Akwụkwọ Ndị Dị n’Akwụkwọ Nsọ Hibru Ndị E Dere Tupu Oge Ndị Kraịst
AHA AKWỤKWỌ |
ONYE (NDỊ) DERE YA |
EBE A NỌ DEE YA |
MGBE E DECHARA YA (T.O.N.K.) |
OGE IHE E DERE NA YA MERE (T.O.N.K.) |
---|---|---|---|---|
Jenesis |
Mosis |
Ala ịkpa |
1513 |
“Ná mmalite” ruo n’afọ 1657 |
Ọpụpụ |
Mosis |
Ala ịkpa |
1512 |
1657-1512 |
Levitikọs |
Mosis |
Ala ịkpa |
1512 |
Otu ọnwa (1512) |
Ọnụ Ọgụgụ |
Mosis |
Ala ịkpa na Ọzara Moab |
1473 |
1512-1473 |
Diuterọnọmi |
Mosis |
Ọzara Moab |
1473 |
Ọnwa abụọ (1473) |
Joshụa |
Joshụa |
Kenan |
dk. 1450 |
1473–dk. 1450 |
Ndị Ikpe |
Samuel |
Izrel |
dk. 1100 |
dk. 1450–dk. 1120 |
Rut |
Samuel |
Izrel |
dk. 1090 |
Afọ 11 mgbe ndị ikpe na-achị |
1 Samuel |
Samuel; Gad; Netan |
Izrel |
dk. 1078 |
dk. 1180-1078 |
2 Samuel |
Gad; Netan |
Izrel |
dk. 1040 |
1077–dk. 1040 |
1 Ndị Eze |
Jeremaya |
Juda |
580 |
dk. 1040-911 |
2 Ndị Eze |
Jeremaya |
Juda na Ijipt |
580 |
dk. 920-580 |
1 Ihe E Mere |
Ezra |
Jeruselem (?) |
dk. 460 |
Mgbe E Dechara 1 Ihe E Mere 9:44: dk. 1077-1037 |
2 Ihe E Mere |
Ezra |
Jeruselem (?) |
dk. 460 |
dk. 1077-537 |
Ezra |
Ezra |
Jeruselem |
dk. 460 |
537–dk. 467 |
Nehemaya |
Nehemaya |
Jeruselem |
ga. 443 |
456–ga. 443 |
Esta |
Mọdekaị |
Shushan, Ịlam |
dk. 475 |
493–dk. 475 |
Job |
Mosis |
Ala ịkpa |
dk. 1473 |
Ihe karịrị afọ 140 n’agbata afọ 1657 na afọ 1473 |
Abụ Ọma |
Devid na ndị ọzọ |
dk. 460 |
||
Ilu |
Solomọn; Egọ; Lemuel |
Jeruselem |
dk. 717 |
|
Ekliziastis |
Solomọn |
Jeruselem |
t. 1000 |
|
Abụ Solomọn |
Solomọn |
Jeruselem |
dk. 1020 |
|
Aịzaya |
Aịzaya |
Jeruselem |
ga. 732 |
dk. 778–ga. 732 |
Jeremaya |
Jeremaya |
Juda; Ijipt |
580 |
647-580 |
Abụ Ákwá |
Jeremaya |
Nso Jeruselem |
607 |
|
Ezikiel |
Ezikiel |
Babịlọn |
dk. 591 |
613–dk. 591 |
Daniel |
Daniel |
Babịlọn |
dk. 536 |
618–dk. 536 |
Hosia |
Hosia |
Sameria |
ga. 745 |
t. 804–ga. 745 |
Joel |
Joel |
Juda |
dk. 820 (?) |
|
Emọs |
Emọs |
Juda |
dk. 804 |
|
Obedaya |
Obedaya |
dk. 607 |
||
Jona |
Jona |
dk. 844 |
||
Maịka |
Maịka |
Juda |
t. 717 |
dk. 777-717 |
Nehọm |
Nehọm |
Juda |
t. 632 |
|
Habakọk |
Habakọk |
Juda |
dk. 628 (?) |
|
Zefanaya |
Zefanaya |
Juda |
t. 648 |
|
Hagaị |
Hagaị |
Jeruselem a rụziri |
520 |
Ụbọchị 112 (520) |
Zekaraya |
Zekaraya |
Jeruselem a rụziri |
518 |
520-518 |
Malakaị |
Malakaị |
Jeruselem a rụziri |
ga. 443 |
Akwụkwọ Ndị Dị n’Akwụkwọ Nsọ Grik Ndị E Dere n’Oge Ndị Kraịst
AHA AKWỤKWỌ |
ONYE (NDỊ) DERE YA |
EBE A NỌ DEE YA |
MGBE E DECHARA YA (O.N.K.) |
OGE IHE E DERE NA YA MERE |
---|---|---|---|---|
Matiu |
Matiu |
Izrel |
dk. 41 |
2 T.O.N.K.–33 O.N.K. |
Mak |
Mak |
Rom |
dk. 60-65 |
29-33 O.N.K. |
Luk |
Luk |
Sizaria |
dk. 56-58 |
3 T.O.N.K.–33 O.N.K. |
Jọn |
Jọn onyeozi |
Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso |
dk. 98 |
E wepụ 1:1-18 29-33 O.N.K. |
Ọrụ Ndịozi |
Luk |
Rom |
dk. 61 |
33–dk. 61 O.N.K. |
Ndị Rom |
Pọl |
Kọrịnt |
dk. 56 |
|
1 Ndị Kọrịnt |
Pọl |
Efesọs |
dk. 55 |
|
2 Ndị Kọrịnt |
Pọl |
Masedonia |
dk. 55 |
|
Ndị Galeshia |
Pọl |
Kọrịnt ma ọ bụ Antiọk nke Siria |
dk. 50-52 |
|
Ndị Efesọs |
Pọl |
Rom |
dk. 60-61 |
|
Ndị Filipaị |
Pọl |
Rom |
dk. 60-61 |
|
Ndị Kọlọsi |
Pọl |
Rom |
dk. 60-61 |
|
1 Ndị Tesalonaịka |
Pọl |
Kọrịnt |
dk. 50 |
|
2 Ndị Tesalonaịka |
Pọl |
Kọrịnt |
dk. 51 |
|
1 Timoti |
Pọl |
Masedonia |
dk. 61-64 |
|
2 Timoti |
Pọl |
Rom |
dk. 65 |
|
Taịtọs |
Pọl |
Masedonia (?) |
dk. 61-64 |
|
Faịlimọn |
Pọl |
Rom |
dk. 60-61 |
|
Ndị Hibru |
Pọl |
Rom |
dk. 61 |
|
Jems |
Jems (Nwanne Jizọs) |
Jeruselem |
t. 62 |
|
1 Pita |
Pita |
Babịlọn |
dk. 62-64 |
|
2 Pita |
Pita |
Babịlọn (?) |
dk. 64 |
|
1 Jọn |
Jọn onyeozi |
Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso |
dk. 98 |
|
2 Jọn |
Jọn onyeozi |
Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso |
dk. 98 |
|
3 Jọn |
Jọn onyeozi |
Efesọs, ma ọ bụ ebe dị ya nso |
dk. 98 |
|
Jud |
Jud (Nwanne Jizọs) |
Izrel (?) |
dk. 65 |
|
Mkpughe |
Jọn onyeozi |
Patmọs |
dk. 96 |
[E jighị aha ndị dere akwụkwọ ụfọdụ na ebe ha nọ dee ha n’aka. Ọtụtụ n’ime oge ndị a abụghị kpọmkwem mgbe e dere ha. N’ebe a, dk. pụtara “n’ihe dị ka,” ga. pụtara “mgbe oge e kwuru gachara,” t. pụtara “tupu.”]
T.O.N.K. pụtara Tupu Oge Ndị Kraịst.
O.N.K. pụtara Oge Ndị Kraịst.