A7-G
Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jee Ozi Ikpeazụ Ya na Jeruselem (Nke 1)
AFỌ |
EBE IHE MERE |
IHE MERENỤ |
MATIU |
MAK |
LUK |
JỌN |
---|---|---|---|---|---|---|
33, Naịsan 8 |
Betani |
Jizọs rutere ụbọchị isii tupu Ememme Ngabiga ebido |
||||
Naịsan 9 |
Betani |
Meri wụsara ya mmanụ n’isi, n’ụkwụ 26:6-13 |
||||
Betani-Betfeji-Jeruselem |
Ọ nọ n’elu jakị banye Jeruselem |
|||||
Naịsan 10 |
Betani ruo Jeruselem |
Ọ bụrụ osisi fig ọnụ; o mere ka ụlọ nsọ dị ọcha ọzọ |
||||
Jeruselem |
Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ kpara nkata igbu ya |
|||||
Jehova kwuru okwu; Jizọs sịrị na ya ga-anwụ; ekweghị ekwe ndị Juu mezuru amụma Aịzaya |
||||||
Naịsan 11 |
Betani ruo Jeruselem |
O ji osisi fig kpọnwụrụnụ kụzie ihe |
||||
Jeruselem, ụlọ nsọ |
A jụrụ ya onye nyere ya ikike; ihe atụ ụmụ abụọ |
|||||
Ihe atụ: ndị ọrụ ubi dị obi ọjọọ, oriri alụmdi na nwunye |
||||||
Ọ zara ajụjụ gbasara Chineke na Siza, mbilite n’ọnwụ, iwu kacha iwu niile |
||||||
Jizọs jụrụ ma Kraịst ọ̀ bụ nwa Devid |
||||||
Ndị odeakwụkwọ ga-ata ahụhụ |
||||||
Nwaanyị di ya nwụrụ tụnyere ego |
||||||
Ugwu Oliv |
O kwuru ihe àmà nke ọnụnọ ya |
|||||
Ihe atụ: ụmụ agbọghọ iri, talent, atụrụ na ewu |
||||||
Naịsan 12 |
Jeruselem |
Ndị isi ndị Juu gbara izu igbu ya |
||||
Judas gakwuuru ndị chọrọ ijide Jizọs |
||||||
Naịsan 13 (Ehihie Tọzdee) |
Jeruselem na ebe dị ya nso |
A kwadebeere ya Ememme Ngabiga ikpeazụ |
||||
Naịsan 14 |
Jeruselem |
Ya na ndịozi ya mere Ememme Ngabiga |
||||
Ọ sara ụkwụ ndịozi ya |