A7-H
Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jee Ozi Ikpeazụ Ya na Jeruselem (Nke 2)
AFỌ |
EBE IHE MERE |
IHE MERENỤ |
MATIU |
MAK |
LUK |
JỌN |
---|---|---|---|---|---|---|
Naịsan 14 |
Jeruselem |
Jizọs sịrị na Judas ga-arara ya nye; Judas pụwara |
||||
Ọ malitere Nri Anyasị Onyenwe Anyị (1 Kọ 11:23-25) |
||||||
O kwuru na Pita ga-agọnahụ ya, ndịozi ya ga-agbasasịkwa |
||||||
O kwere nkwa izite ihe inyeaka; ihe atụ ezigbo osisi vaịn; iwu ịhụnanya; ekpere ikpeazụ ya na ndịozi ya kpere |
||||||
Getsemeni |
Obi erughị Jizọs ala n’ubi ahụ; a raara Jizọs nye ma jide ya |
|||||
Jeruselem |
Anas gbara ya ajụjụ; Kayafas na Sanhedrin kpere ya ikpe; Pita gọnahụrụ ya |
|||||
Judas kwụgburu onwe ya (Ọrụ 1:18, 19) |
||||||
A kpọ ya gaa na nke Paịlet, nakwa na nke Herọd, kpọghachiri ya Paịlet |
||||||
Paịlet chọrọ ịhapụ ya, ma ndị Juu sịrị ka a hapụrụ ha Barabas; a mara ya ikpe ọnwụ |
||||||
(dk. elekere 3 n’ehihie Fraịdee) |
Gọlgọta |
Ọ nwụrụ n’elu osisi ịta ahụhụ |
||||
Jeruselem |
E buturu ozu ya gaa lie |
|||||
Naịsan 15 |
Jeruselem |
Ndị nchụàjà na ndị Farisii dowere ndị nche n’ili ya, mechisie ya ike |
||||
Naịsan 16 |
Jeruselem na ebe dị ya nso; Emeọs |
A kpọlitere Jizọs; ọ pụtara ugboro ise n’ihu ndị na-eso ụzọ ya |
||||
Mgbe Naịsan 16 gachara |
Jeruselem; Galili |
Ọ pụtakwuru n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (1Kọ 15:5-7; Ọrụ 1:3-8); kụziere ha ihe; nye ha ọrụ ka ha mewe ndị na-eso ụzọ |
||||
Iya 25 |
Ugwu Oliv, n’ebe dị nso na Betani |
Jizọs lara eluigwe n’ụbọchị nke 40 a kpọlitechara ya (Ọrụ 1:9-12) |