A7-C
Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jesie Ozi Ike na Galili (Nke 1)
AFỌ |
EBE IHE MERE |
IHE MERENỤ |
MATIU |
MAK |
LUK |
JỌN |
---|---|---|---|---|---|---|
30 |
Galili |
Nke mbụ Jizọs kwuru na “Alaeze eluigwe adịla nso” |
||||
Kena; Nazaret; Kapaniọm |
Ọ gwọrọ nwa onye na-ejere eze ozi; ọ gụrụ akwụkwọ mpịakọta Aịzaya; ọ gara Kapaniọm |
|||||
Oké Osimiri Galili, n’ebe dị nso na Kapaniọm |
Ọ kpọrọ Saịmọn, Andru, Jems, na Jọn ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ ya |
|||||
Kapaniọm |
Ọ gwọrọ nne nwunye Pita, gwọọkwa ndị ọzọ |
|||||
Galili |
Nke mbụ ọ gara Galili, ha anọ so ya |
|||||
Ọ gwọrọ onye ekpenta; ọtụtụ esoro ya |
||||||
Kapaniọm |
Ọ gwọrọ onye ahụ́ ya kpọnwụrụ |
|||||
Ọ kpọrọ Matiu; o so ndị ọnaụtụ rie nri; a jụrụ ya ajụjụ gbasara ibu ọnụ |
||||||
Judia |
O kwusara ozi ọma n’ụlọ nzukọ |
|||||
31, Ememme Ngabiga |
Jeruselem |
Ọ gwọrọ onye ọrịa na Betzeta; ndị Juu chọrọ igbu ya |
||||
Mgbe o si Jeruselem na-alọta (?) |
Ụmụazụ ya ghọọrọ ọka n’Ụbọchị Izu Ike; Jizọs bụ “Onyenwe Ụbọchị Izu Ike” |
|||||
Galili; Oké Osimiri Galili |
Ọ gwọrọ nwoke aka ya kpọnwụrụ; ọtụtụ esoro ya; ọ gwọrọ ọtụtụ ndị |
|||||
Ugwu dị Kapaniọm nso |
Ọ họọrọ ndịozi 12 |
|||||
Ebe dị nso na Kapaniọm |
Ọ kụziri ihe n’Ugwu |
|||||
Kapaniọm |
Ọ gwọrọ ohu onyeisi ndị agha |
|||||
Nen |
Ọ kpọlitere nwa nwaanyị di ya nwụrụ |
|||||
Taịbirias; Galili (Nen ma ọ bụ ebe dị ya nso) |
Jọn zigara ụmụazụ ya ka ha hụ Jizọs; e mere ka ụmụaka mara eziokwu; yok ya anaghị egbu mgbu |
|||||
Galili (Nen ma ọ bụ ebe dị ya nso) |
Nwaanyị mmehie wụsara Jizọs mmanụ n’ụkwụ; ihe atụ ndị ji ụgwọ |
|||||
Galili |
Nke abụọ ọ gara Galili, ha 12 so ya |
|||||
Ịchụpụ mmụọ ọjọọ; ikwulu mmụọ nsọ |
||||||
Ọrụ ebube a rụụrụ Jona |
||||||
Nne ya na ụmụnne ya bịara; ọ sịrị na ndị na-eso ụzọ ya bụ ndị ikwu ya |