A7-E
Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jesie Ozi Ike na Galili (Nke 3) Nakwa na Judia
AFỌ |
EBE IHE MERE |
IHE MERENỤ |
MATIU |
MAK |
LUK |
JỌN |
---|---|---|---|---|---|---|
32, mgbe e mechara Ememme Ngabiga |
Oké Osimiri Galili; Betsaịda |
Jizọs nọ n’ụgbọ na-aga Betsaịda kwuo gbasara ihe iko achịcha ndị Farisii; ọ gwọrọ nwoke kpuru ìsì |
||||
Ógbè Sizaria Filipaị |
Mkpịsị ugodi Alaeze; o kwuru na ya ga-anwụ ma bilie |
|||||
Ugwu Hemọn (?) |
O nwoghara; Jehova kwuru okwu |
|||||
Ógbè Sizaria Filipaị |
Ọ gwọrọ nwata nwoke mmụọ ọjọọ ji |
|||||
Galili |
O kwuru ọzọ na ya ga-anwụ |
|||||
Kapaniọm |
O ji ego si n’ọnụ azụ̀ tụọ ụtụ isi |
|||||
Onye kacha ukwuu n’Alaeze; ihe atụ: atụrụ furu efu, ohu na-agbagharaghị ibe ya |
||||||
Galili ruo Sameria |
Ka ọ na-aga Jeruselem, ọ sịrị ụmụazụ ya hapụ ihe niile chọwa Alaeze |
Ozi Jizọs Mechara Jee na Judia
AFỌ |
EBE IHE MERE |
IHE MERENỤ |
MATIU |
MAK |
LUK |
JỌN |
---|---|---|---|---|---|---|
32, n’Oge Ememme Ụlọikwuu (ma ọ bụ, Ụlọ Ndò) |
Jeruselem |
Ọ kụziri ihe n’Ememme ahụ; ndị nche gara ijide ya |
||||
“Abụ m ìhè nke ụwa”; ọ gwọrọ nwoke kpuru ìsì malite mgbe a mụrụ ya |
||||||
Ọ ga-abụ na Judia |
O zipụrụ mmadụ 70; ha ji ọṅụ lọta |
|||||
Judia; Betani |
Ihe atụ ezigbo onye agbata obi; ọ gara n’ụlọ Meri na Mata |
|||||
Ọ ga-abụ na Judia |
Ọ kụziri ekpere Onyenwe anyị ọzọ; ihe atụ enyi nọgidesiri ike na-arịọ |
|||||
O ji ike Chineke chụpụ ndị mmụọ ọjọọ; ọrụ ebube a rụụrụ Jona |
||||||
O so onye Farisii rie nri; ọ katọrọ ihu abụọ ndị Farisii |
||||||
Ihe atụ: ọgaranya na-enweghị uche; onye nwere uche nke na-elekọta ụlọ |
||||||
Ọ gwọrọ nwaanyị nwere nkwarụ n’Ụbọchị Izu Ike; ihe atụ: mkpụrụ mọstad, ihe iko achịcha |
||||||
32, Ememme Inyefe Chineke Ụlọ |
Jeruselem |
Ihe atụ ezigbo onye ọzụzụ atụrụ na ìgwè atụrụ ya; ndị Juu chọrọ ịtụ ya nkume; ọ gara Betani, n’ofe Jọdan |