B14-A
Azụmahịa
-
Ihe Ndị E Ji Atụ̀ Ihe Dị Mmiri Mmiri
-
Kọọ (bat 10 / hin 60)
lita 220 / galọn 58.1
-
Bat (hin 6)
lita 22 / galọn 5.81
-
Hin (lọg 12)
lita 3.67 / paịnt 7.75
-
Lọg (hin 1⁄12)
lita 0.31 / paịnt 0.66
-
Ihe Ndị E Ji Atụ̀ Ihe Dị Gharị Gharị
-
Homa (1 kọọ / efa 10)
lita 220
-
Efa (sia 3 / oma 10)
lita 22
-
Sia (oma 31⁄3)
lita 7.33
-
Oma (Kab 14⁄5)
lita 2.2
-
Kab
lita 1.22
-
Kwọt
lita 1.08
-
Ihe Ndị E Ji Atụ̀ Otú Ihe Hà n’Ogologo
-
Okporo ahịhịa amị dị ogologo (kubit 6 ma ọ bụrụ nke na-adị ogologo)
mita 3.11 / amaụkwụ 10.2
-
Okporo ahịhịa amị (kubit 6)
mita 2.67 / amaụkwụ 8.75
-
Fatọm
mita 1.8 / amaụkwụ 6
-
Kubit nke na-adị ogologo (uhiè ọbụ aka 7)
sentimita 51.8 / inch 20.4
-
Kubit (ntụ ọbụ aka 2 / uhiè ọbụ aka 6)
sentimita 44.5 / inch 17.5
-
Kubit nke na-adị mkpụmkpụ
sentimita 38 / inch 15
-
1 stediọm ndị Rom
maịl ndị Rom 1⁄8=mita 185 / amaụkwụ 606.95
-
1 Uhiè mkpịsị aka (uhiè ọbụ aka 1⁄4)
sentimita 1.85 / inch 0.73
-
2 Uhiè ọbụ aka (uhiè mkpịsị aka 4)
sentimita 7.4 / inch 2.9
-
3 Ntụ ọbụ aka (uhiè ọbụ aka 3)
sentimita 22.2 / inch 8.75