B8
Ụlọ Nsọ Solomọn Rụrụ
-
Ihe Ndị Dị n’Ụlọ Nsọ A
-
2 Ebe Nsọ (2Ih 5:9)
-
3 Ọnụ Ụlọ Ndị Dị n’Elu (1Ih 28:11)
-
4 Ọnụ Ụlọ Ndị Dị n’Akụkụ (1Ez 6:5, 6, 10)
-
7 Ihe A Rụnyere n’Ụzọ E Si Abata (1Ez 6:3; 2Ih 3:4) (A maghị otú ogo ya hà)
-
8 Ebe Ịchụàjà E Ji Ọla Kọpa Rụọ (2Ih 4:1)
-
9 Ihe Dị Elu A Na-eguzo Ekwu Okwu nke E Ji Ọla Kọpa Rụọ (2Ih 6:13)
-
10 Ogige Dị n’Ime (1Ez 6:36)
-
11 Nnukwu Ite A Na-akpọ Oké Osimiri (1Ez 7:23)
-
12 Ihe Ndị E Ji Ebu Ihe (1Ez 7:27)
-
13 Ebe E Si Abanye n’Ọnụ Ụlọ Ndị Dị n’Akụkụ (1Ez 6:8)
-
14 Ụlọ Ndị A Na-anọ Eri Ihe (1Ih 28:12)