Esta Nwere Obi Ike
Were Ya:
1. Esta si n’ezinụlọ
N’em’uche Jehova.
O sikwa n’aka Mọdekaị
Mụt’ife Jehova.
M’ihe bịara gbanwee.
Ọ ghọziri nwuny’eze.
M’ọ gbalịrị nwee ob’ike.
M kpebiri na
(UKWE)
M ga n’eme ka Esta
Maka n’o nwer’ob’ike.
Ọ gbachiteere Jehova.
M ga n’eme ka ya.
M ga n’eme ka Esta
Maka n’o ruber’isi.
M ga n’eme ka ya.
O nwere ob’ike.
2. Esta ma na di ya bụ
Onye n’efea-rụsị.
M’obi tọrọ di y’ụtọ
N’Esta n’erub’isi.
E nwere otuo-ge
A gwara ya k’ọ gaa hụe-ze.
Esta mere k’a zọpụta
Ndị Chineke.
(UKWE)
M ga n’eme ka Esta
Maka n’o nwer’ob’ike.
Ọ gbachiteere Jehova.
M ga n’eme ka ya.
M ga n’eme ka Esta
Maka n’o ruber’isi.
M ga n’eme ka ya.
O nwere ob’ike.