Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

“Ezigbo Ndụ”

“Ezigbo Ndụ”

Were Ya:

  1. 1. M si n’ụra tee, legharịa anya. Ụwa bụzi Paradaịs.

    Mmadụ niile hụr’ibe ha n’anya.

    Ha niile bikwa n’udo.

    Bịa k’anyị gaa legharị’anya n’ime Paradaịs.

    Ihen-dịa niile bụn-gọzi Jehova n’enye.

    (TUPU UKWE)

    Kam chere. Jehova g’emecha mee

    (UKWE)

    K’anyị biri n’ụwa ru’ebigh’ebi ma n’efe naanị ya.

    Nkwa ya g’emecha mezuo n’ụwa. Mụ na gị g’ebi

    Ezigbon-dụ.

  2. 2. Anyị niile g’eme k’ụwa bụrụ ebe mar’ezigbom-ma.

    Ndị niile bi n’ebe niile n’ụwa ga n’enwekwa obiụ-tọ.

    Ákwá n’ir’uju nan-sogbu g’emecha kwụsị.

    Na Paradaịs, anyị g’enwe obiụ-tọ n’udo.

    (UKWE)

    Anyị g’ebiri n’ụwa ru’ebigh’ebi ma n’efe naanị ya.

    Nkwa ya g’emecha mezuo n’ụwa. Mụ na gị g’ebi

    Ezigbon-dụ.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Kam chere. M ga n’echetan-kwa niile Jehova

    Kwer’anyị. Okwu ya niile g’emezu n’oge ya.

    (UKWE)

    Anyị g’ebiri n’ụwa ru’ebigh’ebi ma n’efe naanị ya.

    Nkwa ya g’emecha mezuo n’ụwa. Mụ na gị g’ebi

    (UKWE)

    Anyị g’ebi n’ụwa ru’ebigh’ebi ma n’efe naanị ya.

    Nkwa ya g’emecha mezuo n’ụwa. Mụ na gị g’ebi

    Ezigbon-dụ.

    (NGWỤCHA)

    Mụ na gị ga n’ebi

    Ezin-dụ.

    Mụ na gị ga n’ebi

    Ezin-dụ.

    Mụ na gị ga n’ebi

    Ezin-dụ.

    Mụ na gị ga n’ebi

    Ezin-dụ.