Udo Ya Dị Ka Osimiri
Were Ya:
1. Nsogbu dị n’ụwa n’ewut’anyị.
Ọ n’emekwa ka ike n’agwụa-nyị.
Nchegbu mewe k’ike gwụ gị,
N’echetan-kwa Jehova kwere.
(UKWE)
Udo ya dị k’osimiri.
Rịọ k’o nye gị udo ya.
Udo ya karịrị
Ihe n’echegbu gị n’obi. Ọ g’akwado gị.
Udo si n’aka Jehova g’adị ru’ebigh’ebi.
2. Cheta gwa y’ihe dị gị n’obi.
Jehova nọ gịn-so n’oge niile.
Ọ ga n’akasi mụ na gị obi.
Ọ hụrụ mụ na gị n’anya.
(UKWE)
Udo ya dị k’osimiri.
Rịọ k’o nye gị udo ya.
Udo ya karịrị
Ihe n’echegbu gị n’obi. Ọ g’akwado gị.
Udo si n’aka Jehova g’adị ru’ebigh’ebi.
(UKWE)
Udo ya dị k’osimiri.
Rịọ k’o nye gị udo ya.
Udo ya karịrị
Ihe n’echegbu gị n’obi. Ọ g’akwado gị.
Udo si n’aka Jehova g’adị ru’ebigh’ebi.