Ka Anyị Banye na Paradaịs
Were Ya:
1. Mechi’anya gị ma were ya
N’ụwa niile bụzi Paradaịs.
Bịa k’anyị
Banye na
Paradaịs.
2. Ihe niile Jehova kwuru,
K’obi sie g’ike na ha niile
G’emezu
M’ụwa ghọọ
Paradaịs.
(UKWE)
Obiụ-tọ
Jur’ebe niile n’oge niile.
Jehova
Chọrọ k’ụwa niile ghọọ Paradaịs.
3. Ndị nwụr’anwụ n’ebilite.
Anyị na ha ga n’anọm-gbe niile.
Bịa k’anyị
Banye na
Paradaịs.
4. Ihem-gbu n’ọrịa adịghịzi.
Ndị kpur’ìsì g’abịa hụw’ụzọ.
Bịa k’anyị
Banye na
Paradaịs.
(UKWE)
Obiụ-tọ
Jur’ebe niile n’oge niile.
Jehova
Chọrọ k’ụwa niile ghọọ Paradaịs.
5. Okwu Jehova n’agbam ume.
Ihe niile o kwuru g’eme.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
K’anyị nwee
Okwukwe.
Nzube ya
N’ụwa g’aghọ Paradaịs
G’eme.
6. Mechi’anya ma were ya
N’ụwa niile bụzi Paradaịs.
Bịa k’anyị
Banye na
Paradaịs.