Echegbula Onwe Gị Maka Echi
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Anyị banye na Paradaịs, ihe g’adịm-ma.
Obi sirim ezigboi-ke n’Al’eze Chineke.
Man-sogbu n’eme kam chefuo
Nkwan-dị Chineke kwere.
Ọ n’eme kam n’echefu na Chineke hụrụm n’anya.
Mana, Jehova nọn-so.
(UKWE)
M n’esi n’obim kpe’ekpere.
Mgben-chegbu jurum obi
Jehova g’enyem ike.
Ọ nọ mụn-so n’oge niile.
Okwu ya n’agbam ume.
Ndịe-nyim n’akwadokwam.
M g’akwụs’ịn’eche banyer’echi.
M g’eche naanị maka taa.
M g’ahapụ ịn’echegbuo-nwem.
Ọ g’eme kam nwee
Ezi obiụ-tọ.
2. Ezigboe-nyim, gbalịa cheta
Nkwa Chineke.
N’agbalị n’echeta na
Jehova n’agọzi gị.
N’echeta na Jehova
Zitere Nwa ya, Jizọs Kraịst.
N’atụkwasị Chinek’obi.
O mere ya k’anyị dịn-dụ.
Biko, atụl’egwu.
(UKWE)
Si n’obi kpe’ekpere.
Mgben-chegbu jur’anyịo-bi
Jehova g’enyea-ny’ike.
Ọ nọa-nyịn-so n’oge niile.
Okwu ya n’agb’anyịu-me.
Ndịe-nyi n’akwadoa-nyị.
A’yị g’akwụs’ịn’eche banyer’echi.
N’eche naanị maka taa.
Biko, hapụ ichegbuo-nwe gị.
Anyị ga n’enwe
Ezi obiụ-tọ.
(UKWE)
Si n’obi kpe’ekpere.
Mgben-chegbu jur’anyịo-bi
Jehova g’enyea-ny’ike.
Ọ nọa-nyịn-so n’oge niile.
Okwu ya n’agb’anyịu-me.
Ndịe-nyi n’akwadoa-nyị.
A’yị g’akwụs’ịn’eche banyer’echi.
N’eche naanị maka taa.
Biko, hapụ ichegbuo-nwe gị.
Anyị ga n’enwe
Ezi obiụ-tọ,
Ezi obiụ-tọ.