Ka Anyị Kpezie, Bụrụkwa Enyi
Were Ya:
1. Ezigb’iwe jurum obi.
Ọ bụ enyim kpatara ya.
M cheta ya, ọ n’ewutem.
Mam g’agbalị gbaghara ya
Ma chefuo ya.
(UKWE)
M g’ebili gakwuru ya
K’anyị kpezie ma dị nám-ma.
M g’arịọ ya k’ọ gbaghara,
Ka mụ na ya bụrụkw’enyi.
2. M cheta na Jehova ji
Nwa ya, Jizọs, bịa gbapụtam,
Ọ g’eme ka m gbaghara
Ih’ọ bụla enyịm merem
N’ewem iwe.
(UKWE)
M g’ebili gakwuru ya
K’anyị kpezie ma dị nám-ma.
M g’arịọ ya k’ọ gbaghara,
Ka mụ na ya bụrụkw’enyi.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
M g’ebilite
Gakwuru ya k’anyị mezie.
M g’agbalịs’ike
K’anyị mezie n’egbugh’oge.
3. JehovaN-na chọrọ k’anyị
N’adị nám-ma n’oge niile.
Obi n’erum ezigboa-la
N’og’ọ bụla m gbaghaara
Ma chefuo ya.
(UKWE)
M g’ebili gakwuru ya
K’anyị kpezie ma dị nám-ma.
M g’arịọ ya k’ọ gbaghara,
Ka mụ na ya bụrụkw’enyi,
Ka mụ na ya bụrụkw’enyi.
Kam gbalịa mee ya.