Na-agba Ọsọ Ndụ
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. N’echeta
Ihe dị n’ihu.
Echela banyere
Ihe dị n’azụ.
Mee k’obi sie g’ike
N’Okwu Chineke.
Ekwekwala k’ụwa mee
K’ike gwụwa gị.
(UKWE)
Soro
K’anyị gbaa ọsọn-dụ.
Jisi’ike n’ọsọ.
Bịa k’anyị gbaa; bịa k’anyị gbaa—
Lew’anya gị n’ihu.
Bịa k’anyị gbaa ọsọn-dụ.
Ekwela k’ike gwụ gị.
K’anyị gbaruo n’isi.
Bịa k’anyị gbaa
Ọsọn-ken-dụ.
2. Ụgw’ọrụ gị
G’adịru ebigh’ebi.
Jehova g’enye gị
Ndụe-bigh’ebi.
(UKWE)
Soro
K’anyị gbaa ọsọn-dụ.
Jisi’ike n’ọsọ.
Bịa k’anyị gbaa; bịa k’anyị gbaa—
Lew’anya gị n’ihu.
Bịa k’anyị gbaa ọsọn-dụ.
Ekwela k’ike gwụ gị.
K’anyị gbaruo n’isi.
Bịa k’anyị gbaa
Ọsọn-ken-dụ.
Gbawa ọsọn-dụ.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Setan n’agbalị k’anyị soro ya.
Ọ chọghị k’anyị dịn-dụ.
Ekwela k’o nweta gị.
Soro
K’anyị gbaa ọsọn-dụ.
K’anyị gbaa ọsọn-dụ.
(UKWE)
Soro
K’anyị gbaa ọsọn-dụ.
Jisi’ike n’ọsọ.
Bịa k’anyị gbaa; bịa k’anyị gbaa—
Lew’anya gị n’ihu.
Bịa k’anyị gbaa ọsọn-dụ.
Ekwela k’ike gwụ gị.
K’anyị gbaruo n’isi.
Bịa k’anyị gbaa
Ọsọn-ken-dụ.
Gbawa ọsọn-dụ.
Gbawa ọsọn-dụ.
Jehova g’akwado gị.
Jisi’ke k’anyị gbaa
Ọsọn-dụ.
Bịa k’anyị gbaa
Ọsọn-dụ.
Gbawa ọsọn-dụ.