Na-agbagharanụ
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Ihen-d’ị bu n’obi bụi-heọ-ma.
I n’em’ihen-dị n’egosio-biọ-ma.
M’enwer’okwun-dị n’agbawa obi.
Ha pụr’iwute gị n’obi,
Ọ bụgh’otuo-kwesịrị.
(UKWE)
Ma tupu anyanwụ ada,
K’anyị gbalịa k’anyị kpazie taa.
Chefuo ihen-dịa-nyị kwuru
Ma gbaghara.
A’yị b’ụmụnne, ruom-gbe niile.
2. Ịnọ n’udo anagh’adịcham-fe.
Okwue kwuru n’iwe g’ewute gị.
Mam-gb’ị kpebiri igbaghara,
I g’ahụ n’ọ bụ ya kam-ma
Ichefu ya kacham-ma.
(UKWE)
Ma tupu anyanwụ ada,
K’anyị gbalịa k’anyị kpazie taa.
Chefuo ihen-dịa-nyị kwuru
Ma gbaghara.
A’yị b’ụmụnne, ruom-gbe niile.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Ọ nwegh’ih’ọ bụla g’ekew’any’ịhụnanya g’ejikọt’anyị.
N’agbaghara, ma n’echefu ya.
Ọ bụo-tua k’ọ kwesịr’dị.
(UKWE)
Ma tupu anyanwụ ada,
K’anyị gbalịa k’anyị kpazie taa.
Chefuo ihen-dịa-nyị kwuru
Ma gbaghara.
N’im’obia-nyị k’ọ n’ebido.
N’ịhụnanya, k’anyị n’agbagharanụ.