‘Na-aṅụrị Ọṅụ’
Were Ya:
Akwụkwọ Egwú
1. Ihe niile dị n’ụwa,
Jehova kere ha.
Ngọzi Chineke k’anyị n’ahụ n’ebe niile.
Man’ịhụnanya ya kacha ha niile. K’anyị kelee ya.
(UKWE)
K’anyị niile toonụ Jehova.
Jirin-dụ gị fee ya.
Ọ g’eme k’obi n’adị gịm-ma
N’agbanyeghịn-sogbu.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
2. Anyị bụ ezinụlọ.
Anyị dum dị n’udo.
Ekwela kan-d’iro mee k’ị hapụ ụmụnna gị.
Ha ga n’akpagbua-nyị. Man’anyị niile n’enw’aṅụrị.
(UKWE)
K’anyị niile toonụ Jehova.
Jirin-dụ gị fee ya.
Ọ g’eme k’obi n’adị gịm-ma
N’agbanyeghịn-sogbu.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Ụwa g’aghọ Paradaịs ruom-gbe ebigh’ebi.
Àjà Jizọs Kraịst chụrụ gbapụtar’anyị.
(UKWE)
K’anyị niile toonụ Jehova.
Jirin-dụ gị fee ya.
Ọ g’eme k’obi n’adị gịm-ma
N’agbanyeghịn-sogbu.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.
N’aṅụrịọ-ṅụ.