Ọ Ma Anyị
Were Ya:
1. Jehova m’anyị nk’ọma. Ọ m’anyị,
M’oge mam’anyị ka bua-nyị n’afọ.
Jehova ma obi anyị.
Ọ mazuru ihe niile.
Ọ n’echeta mụ na gị.
(UKWE)
Ọ m’anyị, mụ na gị.
Ọ n’ahụ obia-nyị,
M’ihe niile n’ewut’anyị,
M’ihe niile bụ ọṅụa-nyị.
Ọ m’anyị, mụ na gị.
Ọ maara mkp’anyị.
M’anyịe-kwughị ih’ọ bụla, ọ maara ha
Niile.
2. Jehova bụ ezigbo Nn’anyị.
Ọ chọrọ k’ihe gazier’anyị.
Ọ n’ahụ ih’anyị n’emeta
N’ih’anyị g’eme na Paradaịs.
Ọ n’echeta mụ na gị.
(UKWE)
Ọ m’anyị, mụ na gị.
Ọ n’ahụ obia-nyị,
M’ihe niile n’ewut’anyị,
M’ihe niile bụ ọṅụa-nyị.
Ọ m’anyị, mụ na gị.
Ọ maara mkp’anyị.
M’anyịe-kwughị ih’ọ bụla, ọ maara ha
Niile.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
N’atụkwasị ya obi. Chetakwa n’ọ hụrụ gị n’anya. Cheta too ya.
N’akọrọ Jehova ihe niile bụ́n-sogbu gị.
Atụkwala ụjọ. Ihe g’emecha dịm-ma.
(UKWE)
Ọ m’anyị, mụ na gị.
Ọ n’ahụ obia-nyị,
M’ihe niile n’ewut’anyị,
M’ihe niile bụ ọṅụa-nyị.
Ọ m’anyị, mụ na gị.
Ọ maara mkp’anyị.
M’anyịe-kwughị ih’ọ bụla, ọ maara ha.
(UKWE)
Ọ m’anyị, mụ na gị.
Ọ n’ahụ obia-nyị,
M’ihe niile n’ewut’anyị,
M’ihe niile bụ ọṅụa-nyị.
Ọ m’anyị, mụ na gị.
Ọ maara mkp’anyị.
M’anyịe-kwughị ih’ọ bụla, ọ maara ha
Niile.