Obi Ụtọ A Na-enwe ná Mgbakọ
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Tup’egwua-malite, M nọ n’eb’ị nọ.
Ọgba aghara jur’ebe nile.
A’yị nọ n’udo, man-sogbu dị n’ụwa.
Ọ ka bụm-bido, ọ bụm-bido.
(UKWE)
Anyị niile b’ụmụnnan-dị nwoke nan-dị nwanyị.
Ahụtụbeghịm unu mam hụr’unu dum n’anya.
Anyị niile b’ụmụnnan-dị nwoke nan-dị nwanyị.
Ahụtụbeghịm unu mam hụr’unu dum n’anya.
2. Anọm n’etiti igwem-madụ, ha n’ebukw’ibu.
M n’el’anya n’ahụn-dịm n’ahụtụbeghị
Amam n’anyị dum bụe-zinụlọ.
Ha n’eferem aka n’ụlọm-gbakọ,
O n’emem obiụ-tọ!
Obi n’erum ala ka nw’ọhụrụ.
Ọṅụ g’eme ka m bew’akwa.
(UKWE)
Anyị niile b’ụmụnnan-dị nwoke nan-dị nwanyị.
Ahụtụbeghịm unu mam hụr’unu dum n’anya.
Anyị niile b’ụmụnnan-dị nwoke nan-dị nwanyị.
Ahụtụbeghịm unu mam hụr’unu dum n’anya.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Nyem aka gị.
Anyị n’achụ otui-he.
I n’eme kam
N’ejis’ike n’ọsọn-dụe-bigh’ebi.