Ọ Bụ Gị Bụ Ọṅụ Anyị Ruo Ebighị Ebi
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Anyị n’ahụ ọmarịcha
Kpakpando n’elu.
Ịhụnanya gị, Jehova,
Mere k’i kee ha.
Osimiri n’ugwu niile,
Ihe niile i ker’eke,
N’eme gịo-biụ-tọ.
(UKWE)
Ihe niile i ker’eke
N’egosi n’ị bụ Chineke.
Ha n’eme k’anyị ṅụrịa.
I kweren-kwa n’anyị g’ebi
Na Paradaịs ru’ebigh’ebi.
Ọ bụ naanị gị n’eme
K’anyị n’aṅụrịọ-ṅụ.
2. Ihe niile anyị nwere
Si n’aka gị bịa.
I kere ha ka ha n’eme
K’anyị dum ṅụrịa.
I nyer’anyị ihe niile.
I ker’anyị k’anyị dịrị
Ndụe-bigh’ebi.
(UKWE)
Ihe niile i ker’eke
N’egosi n’ị bụ Chineke.
Ha n’eme k’anyị ṅụrịa.
I kweren-kwa n’anyị g’ebi
Na Paradaịs ru’ebigh’ebi.
Ọ bụ naanị gị n’eme
K’anyị n’aṅụrịọ-ṅụ.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
I zitere Nwa gị,
Jizọs, k’ọ gbapụt’anyị.
Gị na Nwa gị mere k’anyị
N’enw’obiụ-tọ ru’ebigh’ebi.
(UKWE)
Ihe niile i ker’eke
N’egosi n’ị bụ Chineke.
Ha n’eme k’anyị ṅụrịa.
I kweren-kwa n’anyị g’ebi
Na Paradaịs ru’ebigh’ebi.
Ọ bụ naanị gị n’eme
K’anyị n’aṅụrịọ-ṅụ.
(UKWE)
Ihe niile i ker’eke
N’egosi n’ị bụ Chineke.
Ha n’eme k’anyị ṅụrịa.
I kweren-kwa n’anyị g’ebi
Na Paradaịs ru’ebigh’ebi.
Ọ bụ naanị gị n’eme
K’anyị n’aṅụrịọ-ṅụ.
(Gụọkwa Ọma 37:4; 1 Kọr. 15:28.)