Wetuo Obi, Kpee Ekpere
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Nsogbu n’em’ik’ụw’agwụa-nyị,
Ọ n’emekwa ka ezigb’iwe jua-nyịo-bi.
Ndịe-nyi n’achọkwa anyị okwu
Kpekuo Jehov’ekpere—
Kpee ekpere.
(UKWE)
Kwụs’ike, nw’ob’ike.
Tụkwasị Jehov’obi.
Ị g’emeri ha dum.
Wetuo-bi, kp’ekpere.
Ihe si’ezigb’ike,
Ọ ga n’anọnyere anyị,
Ọ ga n’edua-nyị, nw’ob’ike.
Wetuo-bi, kp’ekpere.
Mee Jaa obiụ-tọ,
K’o nyere gịa-ka.
2. Ihe n’es’ike kwa ụbọchị.
Ụgwọa-nyị g’akwụ jur’eju, m’egoa-dịghị.
Ma obi g’adịa-nyịụ-tọ n’iny’ihe.
Mee k’obi dịo-ny’ọz’ụtọ—
Mee y’obiụ-tọ.
(UKWE)
Jis’ike, nw’ob’ike.
Tụkwasị Jehov’obi.
Ihe g’agar’anyị.
Wetuo-bi, kp’ekpere.
Ọ g’eme k’a’yị d’ike.
A’yị g’ahụ n’ọ nọnyeer’anyị.
Ọ nọ n’edua-nyị mgbe dum.
Wetuo-bi, kp’ekpere.
Mee Jaa obiụ-tọ.
K’o nyere gịa-ka.
(UKWE)
Tụkwasị Jehov’obi.
Ihe g’agar’anyị.
Wetuo-bi, kp’ekpere.
Ọ g’eme k’a’yị d’ike.
A’yị g’ahụ n’ọ nọnyeer’anyị.
Ọ nọ n’edua-nyị mgbe dum.
Wetuo-bi, kp’ekpere.
Mee Jaa obiụ-tọ.
Kelee yam-gbe dum.