Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 25

Ndị Pụrụ Iche nke Chineke

Ndị Pụrụ Iche nke Chineke

(1 Pita 2:9)

  1. 1. Jehova họpụtara

    Ndị g’eso Jizọs chịa.

    O si n’ụwa zụta ha.

    Ihe ha dị yam-ma.

    (UKWE)

    Ha n’aza aha gị.

    Ha bụn-dị gị pụr’iche.

    Ha hụrụ gị n’anya,

    N’eto aha gị n’ebe niile.

  2. 2. Ha niile bụm-ba dịn-sọ,

    Ndị n’akụzie-ziokwu.

    I mere ka ha niile

    Pụta n’ọchịchịrị.

    (UKWE)

    Ha n’aza aha gị.

    Ha bụn-dị gị pụr’iche.

    Ha hụrụ gị n’anya,

    N’eto aha gị n’ebe niile.

  3. 3. Ha n’achịkọtan-dị gị,

    Ndị so n’atụr’ọzọ.

    Ha n’akwado Jizọs Kraịst,

    N’erubere y’isi.

    (UKWE)

    Ha n’aza aha gị.

    Ha bụn-dị gị pụr’iche.

    Ha hụrụ gị n’anya,

    N’eto aha gị n’ebe niile.