ABỤ NKE 56
Ka Eziokwu Bamie Gị n’Obi
-
1. Eziokwu Baịbụl g’eme kan-dụ gị kam-ma.
N’em’ihe Jehova n’agwa gị.
Cheta na ’madụ agagh’ebiri gịn-dụ.
Okwu Jehova bụe-ziokwu.
(UKWE)
Eziokwu bụn-dụ.
Kwe k’ọ bamie gị n’obi.
Jehova g’eme
K’obi dị gịụ-tọ
M’eziokwu ruo gị n’obi.
-
2. N’agbalịs’ike. Jehova g’akwụ gịụ-gwọ.
Ọ ga n’agọzikwa ozi gị.
Jehova g’eme k’i nwetan-dụe-bigh’ebi.
Ị g’enwetan-dụ kacham-ma.
(UKWE)
Eziokwu bụn-dụ.
Kwe k’ọ bamie gị n’obi.
Jehova g’eme
K’obi dị gịụ-tọ
M’eziokwu ruo gị n’obi.
-
3. Anyị b’ụmụaka n’ebe Chinek’anyị nọ.
Ọ bụ ya k’anyị ga n’egen-tị.
Soro Jehova n’ụbọchịn-dụ gị niile.
Ọ g’agọzi gịm-gbe niile.
(UKWE)
Eziokwu bụn-dụ.
Kwe k’ọ bamie gị n’obi.
Jehova g’eme
K’obi dị gịụ-tọ
M’eziokwu ruo gị n’obi.
(Gụọkwa Ọma 26:3; Ilu 8:35; 15:31; Jọn 8:31, 32.)