Ndị Ji Obi Ha Niile Na-efe Jehova Na-akwado Ihe Niile Gbasara Ofufe Ya
Ndị Chineke ji obi ha niile kwado ofufe ya
Ụzọ ndị Izrel si gosi na ha kwadoro ofufe Chineke bụ:
-
Ịlụ naanị ndị na-efe Jehova
-
Iji ego ha na-akwado ofufe Chineke
-
Idebe Ụbọchị Izu Ike
-
Iweta nkụ e ji achụ àjà
-
Inye Jehova mkpụrụ mbụ nke ihe ala ha mepụtara na nwa mbụ anụ ụlọ ha mụrụ