Ihe Akwụkwọ Nehemaya Na-akụziri Anyị
Nehemaya ji ịnụ ọkụ n’obi kwado ofufe Chineke
-
Nnukwu onye nchụàjà a na-akpọ Elayashib kwere ka Tobaya, bụ́ onye na-emegide ndị Chineke, na-agwa ya ihe ọ ga-eme
-
Elayashib kwadebeere Tobaya ebe a na-eri ihe n’ụlọ Jehova
-
Nehemaya tụpụsịrị ngwongwo Tobaya niile n’èzí ma mee ka ụlọ Jehova dị ọcha
-
Nehemaya nọgidere na-ewepụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha na Jeruselem