Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ọrụ Ndị Livaị Na-arụ

Ọrụ Ndị Livaị Na-arụ

Jehova weere ndị Livaị n’ọnọdụ nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel (Ọnụ Ọgụ. 3:11-13; it-2 683 ¶3)

E nyere ndị Livaị ọrụ pụrụ iche (Ọnụ Ọgụ. 3:25, 26, 31, 36, 37; it-2 241)

Mgbe ndị Livaị na-amalite ịrụ ọrụ ha n’ozuzu bụ mgbe ha nọ n’agbata afọ iri atọ na afọ iri ise (Ọnụ Ọgụ. 4:46-48; it-2 241)

Ụmụ nwoke ndị si n’ezinụlọ Erọn na-arụ ọrụ ịchụ àjà, ndị Livaị ndị ọzọ ana-enyere ha aka. Otú ahụ ka ọ dịkwa n’ọgbakọ taa. Ụfọdụ ụmụ nwoke ma nke a na-akọ n’ọgbakọ na-arụ ọrụ ụfọdụ pụrụ iche, ndị ọzọ ana-arụkwa ọrụ ndị ọzọ dị mkpa.