Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Olee Otú Ị Ga-esi Na-eṅomi Ndị Naziraịt?

Olee Otú Ị Ga-esi Na-eṅomi Ndị Naziraịt?

Ndị Naziraịt hapụrụ ọtụtụ ihe (Ọnụ Ọgụ. 6:2-4; it-2 477)

Ndị Naziraịt rubeere Jehova isi (Ọnụ Ọgụ. 6:5)

Ndị Naziraịt mere ihe niile Jehova chọrọ ka ha mee iji dị ọcha (Ọnụ Ọgụ. 6:6, 7)

Taa, ndị nọ n’ozi oge niile na-ahapụ ọtụtụ ihe n’ihi ozi Jehova, na-erubekwara Jehova isi.